Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 2:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 2:7 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu Herod kpọrọ ha na nzuzo, bú ndi ahu mara ihe, o we juta nke-ọma n'ọnu-ha oge kpakpando ahu nke nāputa ìhè.

MATIU 2:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ Herọd kpọrọ ndị amamihe ahụ na nzuzo jụpụta ha banyere oge kpakpando ahụ ji pụta ìhè.