Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 20:27-28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 20:27-28 IGBOB (Bible Nso)

ọzọ, onye ọ bula nke nāchọ ka ọ buru onye-isi n'etiti unu, ọ gābu orù-unu: dika Nwa nke madu abiaghi ka ejere Ya ozi, kama ka O je ozi, ka O were kwa ndu-Ya nye ka ọ buru ihe-nb͕aputa n'ọnọdu ọtutu madu.

MATIU 20:27-28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma onye ọbụla nke chọrọ ịbụ onye mbụ nʼetiti unu ga-abụ ohu unu niile. Ọ bụladị dị ka Nwa nke Mmadụ na-abịaghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi, ma nyekwa ndụ ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta nke ọtụtụ mmadụ.”