Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 23:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 23:5 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọlu-ha nile ka ha nālu ka madu we kiri ha: n'ihi na ha nēme ka phylactery nile ha di obosara, me kwa ka ọnu-ọnu uwe-ha di uku

Kekọrịta
MATIU 23 IGBOB

MATIU 23:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ihe niile ha na-eme bụ ka ndị mmadụ hụ ha. Ha na-eme ka igbe nta e tinyere iwu ndị dị mkpa e depụtara nke ha na-ekekwasị nʼegedege ihu na nʼaka dị obosara na-emekwa ka ọnụnụ uwe ha buo ibu.

Kekọrịta
MATIU 23 BIU