MATIU 24:9-11
MATIU 24:9-11 Bible Nso (IGBOB)
Mb͕e ahu ka ha gārara unu nye na nkpab͕u, ha gēb͕u kwa unu: mba nile gākpọ kwa unu asì n'ihi aham. Mb͕e ahu ka ọtutu madu gāma kwa n'ọnyà, rara kwa ibe-ha nye, kpọ kwa ibe-ha asì. Ọtutu ndi-amuma ugha gēbili kwa, duhie kwa ọtutu madu.
Kesaa
Gụọ MATIU 24MATIU 24:9-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Mgbe ahụ ha ga-arara unu nyefee nʼaka ndị ga-ata unu ahụhụ. Ha ga-egbukwa unu. Mba niile ga-akpọ unu asị nʼihi m. Ọtụtụ ga-ada site nʼokwukwe ha nʼoge ahụ. Ha ga-emekwa ka ibe ha ma nʼọnya, kpọọkwa ibe ha asị. Mgbe ahụ ọtụtụ ndị amụma ụgha ga-apụta. Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ mmadụ.
Kesaa
Gụọ MATIU 24