Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 4:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 4:2 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e O busiri ọnu ọgu ubọchi abua ehihie na abali, emesia agu guru Ya.

MATIU 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe o busiri ọnụ iri ụbọchị anọ ehihie na abalị, agụụ gụrụ ya nke ukwuu.