MATIU 5:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 5:16 IGBOB (Bible Nso)
Otú a menu ka ìhè-unu nēnwu n'iru madu, ka ha we hu ọlu ọma nile unu, we to Nna-unu Nke bi n'elu-igwe.
Kesaa
MATIU 5 IGBOBMATIU 5:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, kwerenụ ka ìhè unu nwuo nye mmadụ niile, ka ndị mmadụ hụ ọrụ ọma unu, tookwa Nna unu nke bi nʼeluigwe.
Kesaa
MATIU 5 BIU