MATIU 6:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 6:27 IGBOB (Bible Nso)
Ma ònye n'etiti unu puru itukwasi otù cubit n'ogologo-ya site n'icheb͕u onwe-ya?
Kesaa
MATIU 6 IGBOBMATIU 6:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye nʼetiti unu pụrụ itinye otu nkeji nʼogologo ụbọchị nke ndụ ya site nʼichegbu onwe ya?
Kesaa
MATIU 6 BIU