MATIU 8:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 8:9 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na mu onwem bu kwa onye nọ n'okpuru ike, nēnwe ndi-agha n'okpuru mu onwem: m'we si onye a, Ga, ọ ga; m'si kwa onye ọzọ, Bia, ọ bia; m'si kwa orùm, Me nka, o me ya.
Kekọrịta
MATIU 8 IGBOBMATIU 8:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na mụ onwe m bụkwa onye nọ nʼokpuru ikike ọchịchị, nwee ndị agha nọ nʼokpuru m. Ana m asị onye nke a, ‘gaa.’ Ọ gaa, sịkwa onye nke ọzọ, ‘bịa.’ Ọ bịa. Ana m asị ohu m, ‘mee nke a.’ Ọ na-emekwa ya.”
Kekọrịta
MATIU 8 BIU