MAK 13:35-37
MAK 13:35-37 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ya mere nọrọnụ na nche, nʼihi na unu amaghị mgbe Onyenwe ụlọ ga-alọta. Ma ọ bụ nʼuhuruchi maọbụ nʼetiti abalị. Maọbụ mgbe ọkụkụ kwara akwa, maọbụ nʼisi ụtụtụ. Ọ bụrụ na ọ lọta na mberede, unu ekwela ka ọ lọkwute unu mgbe unu nọ nʼụra. Ihe m gwara unu ka m na-agwakwa mmadụ niile. ‘Nọrọnụ na nche.’ ”
Kesaa
Gụọ MAK 13MAK 13:35-37 Bible Nso (IGBOB)
Ya mere, nēchenu nche: n'ihi na unu amataghi mb͕e Onye-nwe ulo gābia, ma ọ bu n'anyasi, ma-ọbu n'etiti abali, ma-ọbu mb͕e oke-ọkuku kwara, ma-ọbu n'ututu; ka O we ghara ihu unu ka unu nāraru ura, ma ọ buru na Ọ bia na mberede. Ma okwu M'nāgwa unu ka M'nāgwa madu nile, Nēchenu nche.
Kesaa
Gụọ MAK 13