Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MAK 3:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MAK 3:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụrụ na ezinaụlọ ekewa megide onwe ya, ezinaụlọ ahụ apụghị iguzo.

MAK 3:25 IGBOB (Bible Nso)

Ọ buru kwa na èzí-na-ulo ekewa megide onwe-ya, èzí-na-ulo ahu agaghi-apu iguzo.