NEHUM 2:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NEHUM 2:1 IGBOB (Bible Nso)
Onye-nchusa arigotawo n'iru-gi: chebe ebe ewusiri ike, che uzọ nche, me ka úkwù-gi sie ike, b͕a ike ume nke-uku.
Kesaa
NEHUM 2 IGBOBNEHUM 2:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye na-ebuso gị agha na-abịakwasị gị. Chee ebe gị niile e wusiri ike nche. Chee ụzọ niile nche, mee ka ụkwụ gị sie ike nʼala. Chịkọtakwa ike gị niile.
Kesaa
NEHUM 2 BIU