Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NEHUM 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NEHUM 2:2 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Jehova neme ka nbili-elu nke Jekob lata, dika nbili-elu nke Israel: n'ihi na ndi-nwusi awusiwo ha dika miri, ọ bu kwa ngalaba-vine nile ha ka ha bibiworo.

Kekọrịta
NEHUM 2 IGBOB

NEHUM 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị ga-eme ka ịma mma Jekọb laghachi, dịka ịma mma nke Izrel ọ bụ ezie na ndị mbibi ebibiela ha, lakwaa alaka osisi vaịnị ha niile nʼiyi.

Kekọrịta
NEHUM 2 BIU