ỌNU-ỌGUGU 23:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 23:8 IGBOB (Bible Nso)
Gini, m'gākọcha? Chineke akọchaghi. Gini kwa m'gēwe iwe? Jehova eweghi iwe.
Kesaa
ỌNU-ỌGUGU 23 IGBOBỌNU-ỌGUGU 23:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
M ga-esi aṅaa bụọ onye Chineke na-abụghị ọnụ ọnụ? M ga-esi aṅaa kọchaa onye ONYENWE ANYị na-akọchaghị?
Kesaa
ỌNU-ỌGUGU 23 BIU