ỌNU-ỌGUGU 27:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 27:8 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bu kwa umu Israel ka i gāgwa okwu, si, Mb͕e nwoke gānwu, ma o nweghi nwa-nwoke, unu gēme kwa ka ihe-nketa-ya gabiga rue nwa-ya nwayi aka.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 27 IGBOBỌNU-ỌGUGU 27:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gwa ndị Izrel sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwoke ọbụla anwụọ na-amụtaghị nwoke, oke niile ruru ya ga-alara nwa ya nwanyị.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 27 BIU