ỌNU-ỌGUGU 4:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌNU-ỌGUGU 4:7 IGBOB (Bible Nso)
N'elu table nke irum ka ha gāb͕akwasi ákwà anunu, tiye kwa n'elu ya afere-ya nile, na ngaji-ya nile, na ọkwa-ya nile, na iko nile nke nwusi àjà-ihe-ọṅuṅu: achicha anētiye mb͕e dum gādi kwa n'elu ya
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 4 IGBOBỌNU-ỌGUGU 4:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼelu tebul ahụ na-adị nʼihu Onyenwe anyị, ha ga-agbasa akwa anụnụ anụnụ tụkwasịkwa efere niile, ngaji niile, ọkwa niile na iko aja ihe ọṅụṅụ. Achịcha ahụ na-adịgide nʼelu ya ga-adịkwa ebe ọ dị.
Kekọrịta
ỌNU-ỌGUGU 4 BIU