NDI FILIPAI 1:9-10
NDI FILIPAI 1:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nke a bụkwa ekpere m, ka ịhụnanya unu na-ahụrịta onwe unu na-ababiga ụba oke. Ka unu nwee ike ito eto, ruo nʼinwe mmazu na nghọta ihe niile. Ka unu nwee ike nwapụta ihe nke kachasị mma. Mgbe ahụ, unu ga-adị ọcha nʼenweghị ịta ụta ọbụla maka ụbọchị nke Kraịst.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 1