NDI FILIPAI 2:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI FILIPAI 2:29 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere werenu ọṅù nile nara ya nke-ọma nime Onye-nwe-ayi; nāsọpuru-kwa-nu ndi di otú a
Kesaa
NDI FILIPAI 2 IGBOBNDI FILIPAI 2:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, arịọ m unu, werenụ ọṅụ nabata ya nke ọma nʼime Onyenwe anyị, na-asọpụkwaranụ ndị dị ka ya.
Kesaa
NDI FILIPAI 2 BIU