NDI FILIPAI 2:3-4
NDI FILIPAI 2:3-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Emela ihe ọbụla nʼihi naanị ọdịmma nke gị, maọbụ bie ndụ nʼụzọ ịdọtara onwe gị otuto efu. Kama bụrụ onye wedara onwe ya ala, onye na-ahụ ndị ọzọ dị ka ndị ka ya mma. Echela echiche banyere naanị ihe metụtara gị, kama, na-eleba anya nʼihe banyere ndị ọzọ.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 2NDI FILIPAI 2:3-4 Bible Nso (IGBOB)
unu emela ihe ọ bula n'uzọ ikpa-iche-iche ma-ọbu n'uzọ ichọ otuto efu, kama n'obi di ume-ala nāguritanu ibe-unu na ndi ka unu onwe-unu nma; unu nile n'otù n'otù elela ihe nke aka unu anya, kama unu nile n'otù n'otù le kwa ihe nke madu-ibe-unu anya.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 2