NDI FILIPAI 3:8
NDI FILIPAI 3:8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
E, karịa nke a, akpọọla m ihe ndị a niile ihe efu, nʼihi na a pụghị iji ha tụnyere ịdị oke ọnụahịa nke ịmata Kraịst Jisọs, Onyenwe m. Nʼihi ya, etufuola m ihe ndị a niile, gụọ ha dị ka ihe na-abaghị uru, ka m nwee ike rite Kraịst nʼuru.
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 3