ILU 1:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 1:16 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ukwu-ha nāb͕a ọsọ ime ihe ọjọ, Ha nēme kwa ngwa iwusi ọbara.
Kesaa
ILU 1 IGBOBILU 1:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nʼihi na ụkwụ ha na-agba ọsọ ime ihe ọjọọ, na-emekwa ngwangwa iwufu ọbara.
Kesaa
ILU 1 BIU