Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 12:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 12:24 IGBOB (Bible Nso)

Aka ndi di nkọ gāchi achi: Ma onye-ume-ngwu gādi n'usu ndi nēfè òfùfè.

ILU 12:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aka na-arụsị ọrụ ike ga-achị achị, ma umengwụ ga-akwụsị naanị nʼọrụ mmanye.