ILU 16:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 16:22 IGBOB (Bible Nso)
Isi-iyi nke ndu ka ezi uche bu n'ebe ndi-nwe-ya nọ: Ma idọ-aka-na-nti nke ndi uche-ha b͕agọrọ ab͕agọ bu uche b͕agọrọ ab͕agọ.
Kesaa
ILU 16 IGBOBILU 16:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Inwe uche bụ isi iyi ndụ nye ndị niile nwere ya, ma enweghị uche na-ewetara ndị nzuzu ntaramahụhụ.
Kesaa
ILU 16 BIU