ILU 20:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 20:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Agwala onye na-akpa asịrị ihe nzuzo gị, nʼihi na ọ ga-akụ ya nʼekwe nye ụwa niile.
Kesaa
ILU 20 BIUILU 20:19 IGBOB (Bible Nso)
O nēkpughe ìzù nzuzo, bú onye nējeghari dika onye nāb͕a àmà ọjọ. Agwakọta-kwa-la onwe-gi n'onye ji eb͕ub͕ere-ọnu-ya abua arafu madu.
Kesaa
ILU 20 IGBOB