ILU 20:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 20:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A sịkwala, “Aga m akwụghachi gị nʼihi ihe ọjọọ a.” Chere ONYENWE ANYị, ọ ga-abọrọ gị ọbọ.
Kesaa
ILU 20 BIUILU 20:22 IGBOB (Bible Nso)
Asila, M'gākwughachi ugwọ ihe ọjọ: Le anya Jehova, Ọ gāzọputa kwa gi.
Kesaa
ILU 20 IGBOB