ILU 20:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 20:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke, ndị ihe na-agara nke ọma ka ụmụ ga-anọchi ya ga-abụ.
Kesaa
ILU 20 BIUILU 20:7 IGBOB (Bible Nso)
Onye ezi omume nke nējeghari n'izu-okè-ya, Ndi ihe nāgara nke-ọma ka umu-ya nke gānọchi ya gābu.
Kesaa
ILU 20 IGBOB