Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 22:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 22:23 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Jehova gēkpe ọnu-ha, We punara ndi ahu ndu, bú ndi nāpunara ha ihe.

ILU 22:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ONYENWE ANYị ga-ekwuchitere ha ọnụ ha ma bibiekwa ndị na-emegide ha.