Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 24:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 24:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aṅụrịla ọṅụ mgbe onye iro gị dabara na nsogbu. Ka obi gharakwa ịtọ gị ụtọ mgbe ọ dara.

ILU 24:17 IGBOB (Bible Nso)

Aṅurila mb͕e onye-iro-gi nāda, Ka obi-gi ghara kwa iteghari egwú ọṅù mb͕e ọ nāsu ngọngọ