ILU 24:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 24:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ amamihe ka e ji ewu ụlọ, ọ bụkwa nghọta ka e ji eme ka o guzosie ike.
Kesaa
ILU 24 BIUILU 24:3 IGBOB (Bible Nso)
Amam-ihe ka eji ewu ulo; Ọ bu kwa nghọta ka eji eme ka o guzosie ike
Kesaa
ILU 24 IGBOB