Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 24:33-34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ILU 24:33-34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi, ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe.

ILU 24:33-34 IGBOB (Bible Nso)

Nwa ura ntà, nwa irù-ura ntà, Nwa ikpakọba-aka ntà idina ala: Ob͕eye-gi ewe bia dika onye nējeghari ipunara madu ihe; Ihe-ukọ-gi kwa, dika nwoke ji ọta.