ILU 29:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ILU 29:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na onye maara ihe esoro onye nzuzu gaa nʼụlọikpe, onye nzuzu ga-ewe iwe ọkụ, mee mkpọtụ, kwaa emo ma udo agaghị adị.
Kesaa
ILU 29 BIUILU 29:9 IGBOB (Bible Nso)
Ọ buru na onye mara ihe esoro onye uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ kpe ikpe, Ma o nwere ọnuma ma ọ chìri ọchì, izu-ike adighi kwa.
Kesaa
ILU 29 IGBOB