ABÙ ỌMA 103:11-12
ABÙ ỌMA 103:11-12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa, otu a ka ịhụnanya ya si dị ukwuu nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ. Dịka ọwụwa anyanwụ si dị anya, site nʼọdịda anyanwụ, otu a ka o sirila mee ka mmehie anyị niile dịrị anya site nʼebe anyị nọ.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 103