ABÙ ỌMA 105:1-5
ABÙ ỌMA 105:1-5 Bible Nso (IGBOB)
Kelenu Jehova, kpọkuenu aha-Ya; Menu ka amara omume-Ya nile n'etiti ndi nile n'uwa. Bùkuenu Ya abù, bùkuenu Ya abù ọma; Tugharinu uche n'oké ọlu-Ya nile. Nētonu onwe-unu n'aha nsọ Ya: Ka obi ndi nāchọ Jehova ṅuria. Nāchọnu Jehova na ike-Ya; Chọnu iru-Ya mb͕e nile. Chetanu oké ọlu-Ya nile nke Ọ luworo; Ihe-ebube-Ya nile, na ikpé nile nke ọnu-Ya
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 105ABÙ ỌMA 105:1-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nyenụ ONYENWE ANYị otuto, kwupụtakwa aha ya. Meenụ ka amata nʼetiti mba niile banyere ihe niile ọ rụrụ. Bụkuo ya abụ, bụkuo ya abụ otuto; kwupụtanụ ọrụ ihe ịrịbama ya niile. Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya; ka obi ndị niile na-achọ ONYENWE ANYị ṅụrịa. Na-achọnụ ONYENWE ANYị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile. Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ, ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile si nʼọnụ ya pụta
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 105