Ahurum Jehova n'anya, n'ihi na Ọ nānu Olum, bú aririọ-amaram nile. N'ihi na Ọ tọwo nti-Ya n'ala n'ebe m'nọ, Ogologo ubọchi nile nke ndum ka m'ga-akpọku kwa Ya.
Ahụrụ m ONYENWE ANYị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m; ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere. Nʼihi na o gere m ntị, aga m akpọku ya oge ndụ m niile.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị