N'ihi na I naputawo nkpuru-obim n'ọnwu, I naputawo kwa anyam abua n'anya-miri, I naputawo kwa ukwum abua na nnuda anēnudam. M'gējeghari n'iru Jehova N'ala nile nke ndi di ndu.
Nʼihi na gị, o ONYENWE ANYị, napụtara mkpụrụobi m site nʼọnwụ, anya m site na anya mmiri akwa, napụtakwa ụkwụ m site nʼịsọ ngọngọ, ka m nwee ike jegharịa nʼihu ONYENWE ANYị nʼime ala ebe ndị dị ndụ bi.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị