ABÙ ỌMA 119:131 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 119:131 IGBOB (Bible Nso)
Asaghepurum ọnum, ku kwa ume ike ike; N'ihi na achọsirim ihe nile I nyere n'iwu ike.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 IGBOBABÙ ỌMA 119:131 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m asaghe ọnụ m na-ekupụ ume ike ike, na-achọsi iwu gị niile ike.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 BIU