ABÙ ỌMA 119:75 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 119:75 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, amaara m na iwu gị niile ziri ezi, ọ bụkwa nʼikwesị ntụkwasị obi ka ị tara m ahụhụ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 BIUABÙ ỌMA 119:75 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, amawom na ikpé-Gi nile bu ezi omume, Amawokwam na ọ bu n'ikwesi-ntukwasi-obi ka I wedaworom nala.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 IGBOB