ABÙ ỌMA 119:92 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 119:92 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m, agaara m anwụ nʼime nsogbu m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 BIUABÙ ỌMA 119:92 IGBOB (Bible Nso)
Asi na iwu-Gi abughi ihe nātọm utọ nke-uku, Mb͕e ahu m'gālawori n'iyì nime nweda-n'alam.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 IGBOB