Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 125:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 125:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị niile na-atụkwasị ONYENWE ANYị obi na-anọgidesi ike dị ka ugwu Zayọn nke a na-apụghị inugharị, nke na-adịgidekwa nʼọnọdụ ya ruo mgbe ebighị ebi.

ABÙ ỌMA 125:1 IGBOB (Bible Nso)

Ndi nātukwasi Jehova obi Dika ugwu Zaion, nke anādighi-ewezuga ya n'ọnọdu-ya, kama rue mb͕e ebighi-ebi ka ọ nādigide.