ABÙ ỌMA 125:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 125:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka ugwu niile si gbaa obodo Jerusalem gburugburu, otu a ka ONYENWE ANYị na-agba ndị ya gburugburu ugbu a na ruo mgbe ebighị ebi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 125 BIUABÙ ỌMA 125:2 IGBOB (Bible Nso)
Jerusalem, ugwu-ya nile di ya buruburu: Otú a ka Jehova di ndi-Ya buruburu. Site n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 125 IGBOB