ABÙ ỌMA 130:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 130:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara.
Kesaa
ABÙ ỌMA 130 BIUABÙ ỌMA 130:2 IGBOB (Bible Nso)
Onye-nwem, ge nti olum: Ka nti-Gi nāṅa kwa nti N'olu nke aririọ-amaram nile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 130 IGBOB