Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 130:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 130:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ana m echere ONYENWE ANYị, mkpụrụobi m na-echekwa ya, ọ bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị.

ABÙ ỌMA 130:5 IGBOB (Bible Nso)

Elewom anya Jehova, nkpuru-obim elewo anya, Ọ bu kwa okwu-Ya ka m'chereworo.