ABÙ ỌMA 130:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 130:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mkpụrụobi m na-echere Onyenwe anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 130 BIUABÙ ỌMA 130:6 IGBOB (Bible Nso)
Nkpuru-obim nēchere Jehova, Karia ka ndi-nche si echere ututu; E, karia ka ndi-nche si echere ututu.
Kesaa
ABÙ ỌMA 130 IGBOB