ABÙ ỌMA 131:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 131:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, nganga adịghị nʼobi m, ndụ mpako abụkwaghị ọchịchọ m; adịghị m etinye onwe m nʼokwu karịrị m maọbụ nʼihe ndị dị ukwuu karịa m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 131 BIUABÙ ỌMA 131:1 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, nkpuru-obim adighi elu, anyam abua ebulighi kwa onwe-ha elu; Ejegharighkwam n'ihe uku di iche iche, Ma-ọbu n'oké ọlu di iche iche karirim.
Kesaa
ABÙ ỌMA 131 IGBOB