ABÙ ỌMA 131:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 131:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ana m edere duu, mkpụrụobi m nọkwa jụụ; dịka nwantakịrị a napụrụ ara, ya na nne ya nọ, e, dịka nwantakịrị a napụrụ ara, otu a ka mkpụrụobi m nọ nʼime m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 131 BIUABÙ ỌMA 131:2 IGBOB (Bible Nso)
N'ezie edoziwom nkpuru-obim me ka ọ dere du; Dika nwata nke emere ka ọ rapu ara si di n'aru nne-ya, Dika nwata nke emere ka ọ rapu ara, otú a ka nkpuru-obim di n'arum.
Kesaa
ABÙ ỌMA 131 IGBOB