ABÙ ỌMA 133:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 133:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee ka o si bụrụ ihe dị mma na ihe ọṅụ mgbe ụmụnne na-ebikọ nʼotu!
Kesaa
ABÙ ỌMA 133 BIUABÙ ỌMA 133:1 IGBOB (Bible Nso)
Le, ka o si di nma, ka o si di kwa utọ nke-uku, Bú nbikọ nke umu-nne, ọbuná ibikọ n'otù!
Kesaa
ABÙ ỌMA 133 IGBOB