ABÙ ỌMA 134:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 134:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu ONYENWE ANYị, unu ndị ohu ONYENWE ANYị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ ONYENWE ANYị nʼoge abalị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 134 BIUABÙ ỌMA 134:1 IGBOB (Bible Nso)
Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova, Ndi nēguzo n'ulo Jehova n'abali nile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 134 IGBOB