ABÙ ỌMA 135:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 135:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi a maara aha gị ruo ọgbọ niile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 135 BIUABÙ ỌMA 135:13 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, aha-Gi nādiru mb͕e ebighi-ebi; Jehova, ncheta-Gi nādiru ọb͕ọ nile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 135 IGBOB