ABÙ ỌMA 135:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 135:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu ONYENWE ANYị, nʼihi na ONYENWE ANYị dị mma; bụkuo aha ya abụ otuto, nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 135 BIUABÙ ỌMA 135:3 IGBOB (Bible Nso)
Tonu Ja; n'ihi na Jehova di nma: Bùkuenu aha-Ya abù ọma; n'ihi na ọ di utọ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 135 IGBOB