Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 135:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 135:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị na-eme ihe ọbụla masịrị ya nʼeluigwe na elu ụwa na nʼoke osimiri na nʼime ogbu mmiri niile.

ABÙ ỌMA 135:6 IGBOB (Bible Nso)

Ihe nile nke tọrọ Jehova utọ, nke ahu ka O meworo, N'elu-igwe, na n'uwa, na n'oké osimiri nile, na ob͕u-miri nile.