ABÙ ỌMA 136:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 136:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Keleenụ ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ dị mma. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 136 BIUABÙ ỌMA 136:1 IGBOB (Bible Nso)
Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Kesaa
ABÙ ỌMA 136 IGBOB